Mishqah Parthiephal

Mishqah Parthiephal
Mmádu
ụdịekerenwanyị Dezie
mba o sịSouth Africa Dezie
ụbọchị ọmụmụ ya21 Septemba 1989 Dezie
Ebe ọmụmụDurban Dezie
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye akaBekee Dezie
Ọrụ ọ na-arụomee, onye nhazi ndu ihe nkiri Dezie
ebe agụmakwụkwọDurban Girls' High School Dezie
Mishqah Parthiephal

Mishqah Parthiephal (a mụrụ na 21 Septemba 1989) bụ onye na-eme ihe nkiri na South Africa, ihe nlereanya na onye na-emepụta ihe nkiri. Mgbe ọ rụchara ọrụ ihe nkiri mbụ ya n'afọ 2010, ọ rụrụ ọrụ na telivishọn na mgbasa ozi ruo n'afọ 2015.[1] N'èzí South Africa, a maara ya nke ọma maka ọrụ ya dịka onye ọka iwu Priya Seghal na usoro CTV / Netflix The Indian Detective .[2][3]

  1. Keeping Up With Mishqah Parthiephal. Sandton Magazine (22 May 2017).
  2. Sarah-Louise Kearney. Mishqah Parthiephal: The Indian Detective & South African Desi Culture. DESIblitz.
  3. Jennifer L. Schulz. "Canada: Women, People of Color, and Diversity on Top Law Shows", in Ethnicity, Gender, and Diversity: Law and Justice on TV, edited by Peter Robson and Jennifer L. Schulz (Lexington Books, 2018), p. 76.

From Wikipedia, the free encyclopedia · View on Wikipedia

Developed by Tubidy